Gọọmenti Benue kwatuola ọtụtụ ụlọ na-ezighi ezi na Makurdi
Ụlọ ọrụ Benue State Urban Development Board, na Tuzdee, kwaturu ụlọ iri abuo na asato na-akwadoghị na Makurdi, Steeti Benue,mpaghara North-Central nke Nigeria.
Onye isi oche nke ụlọ ọrụ ahụ, GM, Mazi. Ternonge Mede, gwara ndị nta akụkọ…