Prezidenti Tinubu ga-achịkọta ọgbakọ ndị isi ọchịchị etiti taa
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu ga-abụ onyeisi oche ọgbakọ Executive Council (FEC) nke ọchịchị ya taa,bu abali iri abuo na asaa nke onwa Nọvemba 2023, na Council Chambers nke State House, Abuja.
Na nzukọ ndị minista, President…