APC Bayelsa ga-agbagha nchụpụ Timipre Sylva n’ụlọikpe mkpegharị
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'All Progressives Congress' nke Bayelsa Steeti ekwuola na ha ga-aga ụlọikpe mkpegharị iji gbaghaa mkpebi nke ụlọikpe ukwu dị n'Abuja nyere bụ nke kwuru na Timipre Sylva agaghị eso zọọ ntuliaka ọkwa gọvanọ steeti ahụ.…