Steeti Rivers ga-akwalite Songhai Farms
Gọọmenti Rivers steeti ekwela nkwa ịmaliteghachi ụlọ ọrụ Songhai Integrated Farms iji kwalite mmepụta nri ma mepụta ohere ọrụ na-adịgide adịgide nye ndị ntorobịa.
Onye isi nchịkwa Rivers, Vice Admiral Ibok Ete Ibas (Rtd), kwuru nke a…