Ndị uweojii ahụla nwoke nwe ọtụtụ akpa naịra ochie na-efegharị na soshal mịdịa
Ndị uweojii na Benue Steeti akọwaala ihe gbasara akwụkwọ ego naịra merela ochie nke a hụrụ n'ogige ndị ndị uweojii dị na mpaghara Wadata na steeti ahụ, bụ nke onyonyo ya na-efegharị na soshal midia ugbua.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Benue…