Jigawa steeti achọpụtala ọrịa maningitis n’ime okpuru ọchichi isii
Onye isi otu Jigawa State Primary Healthcare Development Agency (PHC) bụ Dọkịnta Shehu Sambo ekwenyela na ọrịa cerebrospinal meningitis (CSM) malitere n'ime ọchịchị ime obodo isii na steeti ahụ.
Onye isi ahụ mere nkwenye a na Dutse, isi…