NSCDC azọpụtala ụmụnwanyi anọ ma jide ndi ntọri na Kwara 
Nwanyi gbara afọ iri atọ na asaa bụ onye ntọri nke aha ya bụ,Gift Rita ka anwụchiri bụ ndi Nigerian Security and Civil Defence Corps, NSCDC, na Steeti Kwara,mpagbara North Central ala Naijiria.
Ndi ọrụ NSCDC zoputakwara umuaka ndi!-->!-->!-->…