Anyị ga-akwụsị TB: Nwunye First Lady na-akwado
Nwunye onyeisiala Naịjirịa bụ Oriakụ Oluremi Tinubu na-ekwu na a ga-emeri n'ọgụ a na-alụ na ụkwara nta, dịka mba ụwa na-agbakọ aka ịkwụsị ọrịa a.
O nyere mmesi obi ike na ozi o wepụtara na ncheta ụbọchị ụkwara nta nke ụwa nke afọ…