Ndị uweojii anwụchiela REC a sị kpọpụtara aha Binani na ntuliaka Adamawa Steeti
Onye ọrụ ụlọọrụ nhazi ntuliaka Naijirịa bụ Independent National Electoral Commission (Inec) nke aha ya bụ Hudu Yunusa Ari, bụkwa onye Inec kwụsiri ọrụ nwa mgbe nta abụrụla onye e ji eji ugbua.
Ozi n’aka ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Naijirịa…