Ide mmiri nke afọ a egbuola ọtụtụ mmadụ – Gọọmentị Naịjirịa
Sadiya Umar Farouk bụ mịnịsta na-ahụ maka njikwa ọdachi na Naịjirịa
Ọnụọgụgụ ndị nwụrụla n'ọdachi ide mmiri nke na-aga n'ihu ugbua na steeti dị icheiche na Naịjirịa eruola narị isii na atọ.
Onye kwuru nke a bụ Sadiya Umar Farouk, ji…