Etu ejije ‘prank’ si tinye ndị ntorobịa atọ na nsogbu n’Enugwu
Ndị uweojii Enugwu Steeti ejichiela ndị ntorobịa atọ maka ime ejije soshal midia gosiri ebe a na-eti otu nwa agbọghọ ihe, yipu ya uwe ya ma kpụchaa ya isi.
Aha ndị ntorobịa a bụ Obed Chekwube Ugwuanyi, onye e ji MC Sharp mara; Chinenye…