Mba Cape Verde bụ mbụ ịkpọ aha ama egwuregwu mgbe Pele gasịrị
Cape Verde abụrụla obodo mbụ na-akpọ ámá egwuregwu mgbe Pele na-esochi FIFA President, Gianni Infantino na-akpọ oku ka mba ọ bụla mee ya. Mịnịsta ala mba Afrịka kwuru na ha ga-akpọ ámá egwuregwu mba ha - Estadio da Varzea - aha onye ukwu…