Ndị ọrụ n’ahu maka mbata na ọpụpụ kwadoro inye akwụkwọ ikike ngafe n’ime izu atọ
Ndị ọrụ mbata na ọpụpụ Naijiria NIS na-ekwu na ha na-agba mbọ ịnye akwụkwọ ikike ngafe n'etiti izu atọ na isii ka ejidechara biometric, ebe enweghị ọrụ nka ma ọ bụ mmejọ ngwa.…