Ọ bụ Eziokwu na Nnamdi Kanu achụọla Ozekhome, Ejiofor dịka ndị ọkaiwu ya?
Nwanne Mazi Nnamdi Kanu bụ Kanunta Kanu, ekwuola na ezinụlọ Kanu achụọla ọkaiwu Mike Ozekhome na Ifeanyi Ejiofor dịka ndị ọkaiwu na-anọchite anya Nnamdi Kanu n'ụlọikpe.
Mana ndị ọkaiwu abụọ a, Ozekhome na Ejiofor ekwuola na nke ahụ bụ okwu…