Osote onyeisiala Naijiria bu, Okanmuta. Yemi Osinbajo ejeruola owo dina Steeti Ondo,mpaghara South-West nke Naijiria,ebe ọdachia mere bụ nke gburu ọtụtụ gara ikpere Chineke n’ime ụlọ ọka.
Ọkanmụta Osinbajo bụ onye jere Owo ije kasie!-->!-->!-->…
Osote onye isi ala Naijiria, Ọkammụta Yemi Osinbajo akatọọla ogbugbu e gburu otu nwanyị dị ime, Oriakụ Harira Jubril na ụmụ ya na steeti Anambra na-ekwu na ọ bụghị naanị obi ọjọọ, obi ọjọọ na mkparị, kama ọ nwere ike ịkpata esemokwu!-->!-->!-->…
Osote onyeisiala Naijiria bụ,Ọkanmụta. Yemi Osinbajo akọwala emume Kano Durbar dika ọpụrụ iche,nke ka nke ka ha si kee ekike nakwa eme ya bụ emume.
Ọkanmụta. Osinbajo kwara ndi ntaakụkọ nkea na Tuuzde dika ọgachara emme Durbar nke afọ!-->!-->!-->…