Nelson Okoronkwo bụ nwoke kachasi kwuwa aka ọtọ n’ọrụ oyibo
Ntụrụugo “Mr Integrity” bụ nke a na-enye ndị ọrụ Bekee kwụwara aka ha ọtọ n’ọrụ oyibo n’ala Naịjirịa.
Ọ bụ nturuugo ndị ọrụ Independent Corrupt Practices Commission (ICPC) na ndị ụlọ ọrụ ọzọ na-ahazi iji kwado ndị na-akwụwa aka ọtọ!-->!-->!-->…