Browsing Tag
oria
Ọrịa mmekọ ị ga-ebuteli site n’ọnụ
Ọtụtụ mgbe ndị mmadụ nụ maka ọrịa mmekọ nwoke na nwaanyị a na-eche na ọ bụ naanị mgbe ihe nwoke jiri bụrụ nwoke metụtara nke nwaanyị.
Mana ndị ọrụ ahụike ekwuola ugboro ugboro na mmadụ nwereike ibute ọtụtụ ọrịa site n’ịmị ọnụ maọbụ iji…
Ọrịa glaucoma bụ ihe mere ka m kpuo isi – Fabian Adibe
Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood.
O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o so n'ejije "Things Fall Apart" nke wuru ewu na Naijiria na ngwụcha afọ 1980 ga banye mmalite 1990 ga.
Adibe bụkwa ọkaibe…
DR Congo akọpụtala ọrịa Ebola ọhụrụ
Ndị ọchịchị na Democratic Republic of Congo ekwupụtala mmalite nke Ebola.…
Ihe nwere ike ibutere gi ọrịa akiri (kidney)
Ọtụtụ ndị ama ama anwụọla, ebe ụfọdụ ndị ọzọ gunyere onye otiegwu ụka na-ewu ewu nwụrụ na nso nso a site n'ọrịa akịrị.
Dịka ndị ọkacharmara ahụike akịrị (neprologists) si kọwaa, ihe ruru nde mmadụ iri abụọ na ise (25m) na Naijria nwere!-->!-->!-->…
COVID-19: Ndi ọhụrụ butere ya n’Naijiria
Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC) achọputala mmadu otu nari iriisii na atọ butere ọria COVID-19 gba gburu gburu ala anyi.
Ụlọ ọrụ NCDC na eme ka amata ka ọria ọjọọo si efesa kwa ụbọchi ọbụla.
Dika ha mere ka!-->!-->!-->!-->!-->…