Ịfụ opi ‘Bagpipe’ a enyela m ohere ịzụ ndị ọrụ nchekwa Naịjirịa ma na-enye m ego ugbua…
Nwamadị aha ya bụ Chukwu Oba Kalu malitere ịrọ nrọ banyere ifu opi pụrụiche a kpọrọ ‘Bagpipe’ site na mgbe ọ dị na nwata.
Nrọ ya mechara bịa na mmezu mgbe ọ gbasiri mbọ ike mụta etu e si afụ opi a ka afọ ole ma ole gachara.
Ugbua ọ…