Onyeisiala Bola Tinubu nọọrọ n’ụbọchị Mọnde 19 Juun họpụta ndịisi ọrụ nchekwa ọhụrụ na Naịjirịa dịka ọ chụrụ ndị nke ochie.
Ndị a gụnyere onyeisi ndịagha ala (chief of Army Staff), onyeisi ndịagha ụgbọmmiri (Chief of Naval Staff), onyeisi…
Ụlọikpe mkpesa nke Presidential Election (PEPC) ga-amaliteghachi taa n'ụbọchị Wenezde n'Abuja, isi obodo Naijiria, ka ọ gaa n'ihu n'akwụkwọ mkpesa nke ndị Labour Party na-azọ ọkwa onyeisiala, bụ Mazị Peter Obi. Obi na-ama okwu ndị…
Nani ma ụlọikpe akagburu mpụtara ntuliaka e mere n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa Febụwarị afọ 2023, Bola Ahmed Tinubu nke pati 'All Progressives Congress' ga-abanye n'oche dịka Onyeisiala Naijiria n'obi Gọọmentị Etiti bụ 'Aso Rock' dị…
Ọ fọla ụbọchị iri na isii tupu ụbọchị ntuliaka ọkwa onyeisiala Naịjirịa eruo, ya bụ abali iri abụọ na ise nke ọnwa Febrụwarị afọ 2023.
Kamgbe oge ntuliaka a, otu okwu nke ọtụtụ nụrụla maka ya kwa mgbe kwa mgbe bụ BVAS nke bụ aha ịchafụ…