Isiokwu Onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ndi agha nchekwa taa a na-eme maka ncheta ha. Chigo Jan 15, 2026 0 Dika ncheta ndi agha na-aga n'iru taa onyeisiala Naijiria Bola Ahmed Tinubu toro ha maka ọrụ ha na-emebe nke nke ọma.