Ndị Abia kpebiri n’oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe
Ginger Onwusibe ji aha Labour Pati zọọ ọkwa ịnọchiteanya ndị Isiala-Ngwa North na South n’ụlọomeiwu nta ekwuola etu obi dị ya n’imeri na ntuliaka aka ahụ.
Na mkparịtaụka ya na ndi ntaakuko nwere, Onwusibe sị na obi dị ya ụtọ maka mmeri…