Etu di, ndị lụrụ dinanwunye si nwụọọ n’ụzọ edoghi anya
Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii Enugwu Steeti bụ Daniel Ndukwe edepụtala akwụkwọ ozi maka ọnwụ mmadụ isii nwụrụ n'obodo Adani.
Ha kwuru na gụnyere mmadụ isii ahụ nwụrụ, mmadụ asatọ ọzọ nọ n'ụlọọgwụ anata ọgwụgwọ n'ihe ahụ mere nke dị…