Azụmahịa Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n’Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha. Chigo Nov 13, 2022 0 Ihu atọghị ọtụtụ ndị mmadụ na-azụ ahịa n'Ọgbọọgwụ dị na Head Bridge, Onicha.
Akụkọ na ewuewu Ihe ndị uweojii kwuru maka mmadụ atọ a gbagburu n’Steeti Ebonyi CHIDI IGWE Aug 30, 2022 0 Ndị uweojii Ebonyi steeti agbaala ama na etu ndị ojiegbe si wụbaa otu ụlọ ndịna na steeti ahụ gbagbuo mmadụ atọ n’ebe ahụ. Akụkọ si Ebonyi steeti pụta na na nsonso a kọwara na ndị ojiegbe wakporo otu ụlọ ndịna n’Ebonyi steeti gbagbuo…