Ụlọomeiwu Naịjirịa ga-enyocha ndị isi ọrụ nchekwa Naịjirịa taa
Ụlọọmeiwu Naịjirịa ga-enyocha ndị isi ọrụnchekwa Naịjirịa ọhụrụ taa bụ Mọnde abalị iri na asaa nke ọnwa Jụlaị, 2023.
A na-atụ anya na nnyocha ga-abụ ihe agaghị agba n’anwụ.
Nnyocha ga-ada n’isi ndị ọrụ nchekwa ọhụrụ a onyeisiala Bola…