Prezidenti Buhari, ndị ọzọ na-eru uju General Oladipo Diya
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari na-eru uju maka ọnwụ Lt. General Oladipo Diya, onye jere ozi dịka onye isi ndị ọrụ site na 1993 ruo 1997 na osote onye isi oche nke Provisional Ruling Council na 1994.…