Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

okereke

Etu Cynthia Okereke siri laa mmụọ

Ezinaụlọ onye ejije Nollywood a ma ama dịka Cynthia Okereke agbaala ama na ọ laala mmụọ. Ndị be ya gwara ndi nta akuko Igbo n’ụtụtụ Wenezde na ọ nwụrụ dịka “ọ daturu obere ọrịa.” Akụkọ pụtaburu na ọ nọ n’ọnọdụ nkubitu nwamgbenta…