Etu ndịagha si nyochapụta ogige ‘baby factory’ dị n’Abia Steeti
Ndịagha Naịjirịa nke ngalaba 145 Battalion Umuahia, nke dị n'okpuru ndị otu 14 Brigade Ohafia, Abia Steeti, achọpụtala ụlọ enyemaka adigboroja ebe e debere ụmụagbọghọ dị ime, ọnụọgụgụ ha ruru iri abuo na otu.
Ha mere nchọpụta a taa bụ…