Kpachapụnụ anya maka ọgwụ ụkwara ndị a – Nafdac
Ụlọọrụ 'National Agency for Food and Drugs Administration and Control' adọọla ọha obodo aka na ntị ka ha kpachara anya maka ọgwụ ụkwara abụọ a kpọrọ AMBRONOL na DOK-1 Max maka na ha nwere akụrụngwa na-adịghị mma maka ahụike n'ime ha.
N'ozi…