Naijiria nwetara onye Accuntant General Ọhụrụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ahọpụtala Shamsedeen Babatunde Ogunjimi ka ọ bụrụ Akaụntụ General nke Federation.
Nkwupụta nke onye ndụmọdụ pụrụiche nye onye isi ala n'ihe gbasara mgbasa ozi na Strategy, bụ Maazị Bayo Onanuga, binyere aka…