Aka na-achị Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo akpọkuola Ndi-anambra ka ha sonye n'ọgụ a na-alụso ịba.
Soludo mgbe ọ na-ekwu okwu n'emume mwụpụ ọkọlọtọ maka nkesa free Insecticide Treated Net (ITN's), bụ nke e mere n'Awka!-->!-->!-->!-->!-->…
Ndị uweoji Naijiria nọ na Federal Capital Territory FCT kụchiri mwakpo a tọọrọ n'Abuja, gbapụta onye ahụ ma nwụchie otu n'ime ndị a na-enyo enyo na ha tọọrọ na ya.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi nke onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze na!-->!-->!-->!-->!-->…