Isiokwu Anyị ga-agbachitere mmasị nke ndị obodo anyị ná mba ọzọ”. Chigo Jun 3, 2022 0 "Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwela nkwa na Naịjirịa ga-aga n'ihu na-agbachitere ọdịmma ụmụ amaala ya bi na mba ofesi.O kwere nkwa ahụ na Tọzdee na Madrid, ebe ọ zutere ndị Naijiria bi na Spain n'akụkụ nleta ọrụ ya na mba ahụ.Ndị otu!-->…