Ginger Onwusibe ji aha Labour Pati zọọ ọkwa ịnọchiteanya ndị Isiala-Ngwa North na South n’ụlọomeiwu nta ekwuola etu obi dị ya n’imeri na ntuliaka aka ahụ.
Na mkparịtaụka ya na ndi ntaakuko nwere, Onwusibe sị na obi dị ya ụtọ maka mmeri…
Onye a họpụtara dịka gọvanọ Abia Steeti bụ Alex Otti ehiwela kọmitii ndị ga-ahụ na o weere ọchịchị na-enweghi nsogbu ọbụla a kpọro ‘transition committee’.
Ndị a ọ họpụtara bụ ndị nwere agba na ngalaba dị icheiche gụnyere; azụmaahịa, ihe…
Ngagharịiwe kpụ ọkụ n'ọnụ na-aga n'ihu ugbua na mba Israel n'ihi mgbanwe nke aka na-achị mba ahụ bụ Praịm Mịnịsta Benjamin Netanyahu chọrọ itinye n'usoro ikpe na mba ahụ.
Ihe kpatara ngagharịiwe nke a bụ ọchụchụ Netanyahu chụrụ Mịnịsta…