Mba ụwa Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe . Chigo Jan 30, 2026 0 Sheikh Hasina Onye isi gọọmenti Bangladesh ewepụtalarị n’ọrụ, , gbara iwe na ntuli aka a ga-eme n’ala ahụ n’ihi na a machibidoro otu ya, Awami League, ịsonye na ya.