Ndị uweojii na ndị nchekwa okporo ụzọ na-arụkọ ọrụ iji kwalite nchekwa na steeti Anambra
Ndị Uweojii steeti Anambra esorola ndị ngalaba na-ahụ maka nchekwa okporoụzọ steeti (FRSC), atụmatụ njirimara ụgbọ ala na ndị isi ụlọ ọgbakọ omebe iwu Anambra steeti, maka nchekwa nke ọma nke ụmụ amaala. Kọmishọna ndị uweojii na steeti ahụ,…