Gọvanọ Ebonyi steeti, ndị ọzọ ga-aga izu ụka
Gọvanọ Ebonyi Steeti, Mazzi. Francis Nwifuru, na onye isi oche nke otu ndị nta akụkọ Naijiria (NUJ), Chief Chris Isiguzo, na-atụ anya na ha ga-aga emume izu ụka 2023 nke Ebonyi State Council of NUJ, nke akwadoro na Tọzdee abaliiri na isii…