Ndị agha napụtara ndị a tọọrọ, nwetaghachi ngwa agha na steeti Zamfara
Ndị agha Operation FOREST SANITY anapụtala mmadụ atọ ndị a tọọrọ, nwetaghachi egbe ise (5) AK 47 na ọgba tum tum iri atọ (30) tinyere ihe ndị ọzọ na Zamfara State, North-West Nigeria.…