Mmadụ asaa anwụọla nke gụnyere ụmụaka anwụọla n’ụlọakwụkwọ ọtaakara ebe a sụrụ ndị mmadụ mma n’akụkụ ndịda China bụ mpaghara Guangdong.
Ndị uweojii na-ekwu na ha anwụchila otu nwoke dị afọ 25 nke aha nna ya bụ Wu n’obodo Lianjiang.
Ndị…
Ụlọ ọrụ mkpuchi ego nke Nigeria (NDIC) kwuru na ha amalitela imekọ ihe ọnụ ha na ụlọ ọrụ mkpuchi nkwụnye ego ndị ọzọ n'ụwa nile iji dozie nsogbu ndị na-eche ụlọ ọrụ mkpuchi ihu.
Onye isi nchịkwa NDIC /, Bello Hassan, kwuru nke a na!-->!-->!-->!-->!-->…
Dịka Dkta Okon Akiba kọwara ya, 'domestic hazards' bụ "ihe ọbụla nwereike imerụ mmadụ ahụ n'ụlọ".
Lee ụfọdụ n'ime ha nakwa ihe ndị dọkịta ọkachamara n'ihe gbasara nchekwa gburugburu na ụlọọrụ nke Bekee kpọrọ 'Occupational and!-->!-->!-->…