Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije.
Ọ chawapụtara n'agbata afọ 1995 na 2000 dika o sonyere n'ụfọdọ ejije wuru ewu dịka Igodo, Oracle , Domitilla na ndi ọzọ.
Onye ihe ejije Nollywood a ma ama bụ Don Uchegbu a ma dịka 'Don Brymo' anwụọla ka ọ gbachara afọ 56.
Uchegbu, nwụrụ n'ụtụtụ Tozde ka ọ rịachara ahụ nwa oge.
Odogwu ahụ e ji ime agwa eze maọbụ okenye Igbo n'ihe ejije daara ahụ dịka ọ…
Onye bụbu minista na-ahụ maka ego na-ahụ maka ego na onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka azụmaahịa mba ụwa (WTO) bu, Ngozi Okonjo-Iweala enyela ndụmọdụ maka ụzọ a ga-esi kwalite ụlọ ọrụ egwu Naịjirịa.…
Peace Ogechi Anyiam-Osigwe, nwa ada mmepụta ejije Nollywood mara ama, alaala mmụọ.
Nwa ada Anyiam-Osigwe bụ onye hibere emume nturuugo 'Africa Movie Academy Awards' (AMAA) nakwa ụlọọrụ Africa Film Academy, bụ nke na-ewu na mpaghara…
Fabian Adibe bụ aha ọtụtụ mmadụ ma ama n'ejije Nollywood.
O teela aka Adibe ji bido ime ejije TV. Iji maa atụ, o so n'ejije "Things Fall Apart" nke wuru ewu na Naijiria na ngwụcha afọ 1980 ga banye mmalite 1990 ga.
Adibe bụkwa ọkaibe…
Zack Orji bụ onye ejije Nollywood a ma ama bụ onye ọtụtụ kpụ n'ọnụ ugbua na soshal midia. Orji ekwuola na ya anaghị ebi ndụ nke ya na soshal midia.
O kwuru n’igwe nzirikọta ozi soshal midia na-anapụ ndị mmadụ oge ha kwesịrị iji mee ihe…