Afịrịka NNUKWU IDE MMIRI NA MBA GHANA. Chigo Oct 13, 2023 0 Nnukwu Idei mmiri etochiela ụlọ ọtụtụ mmadụ na mpaghara Tongu na mba Ghana, ma mee ka ọtụtụ ndị mmadụ gbaa ọsọ ndụ.