Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

nnamdi kanu

Ụlọikpe akagbuola ebubo 8 megide onye ndu IPOB.

Ụlọ ikpe dị elu nke Federal Abuja Nigeria akagbuola mmadụ 8 n'ime ebubo iri na ise masịrị onye ndu ndị Indigenous People of Biafra, IPOB, Mazi Nnamdi Kanu site n'aka gọọmentị Naijiria.Ọkaikpe Binta Nyako tọhapụrụ Nnamdi Kanu n'ebubo 8,

Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga taa n’Abuja

Ikpe dị n'etiti Nnamdi Kanu - onyeisi ndị otu na-achọ nnwereonwe bụ Ipob - na goomentị Naịjirịa, ga-amalitekwa ọzọ n'ụtụtụ Wenezde a n'ụlọikpe ukwu dị n'Abuja. Cheta na ọ bụ n'ụbọchị Tuzde ka ikpe ahụ malitekwara ọzọ, nke mbụ ya n'afọ