Ụlọ ọrụ NBTI nwetara onye isi oche ọhụrụ
Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Dọkịta Patricia Chukwu ka ọ bụrụ onye isi-isi / onye isi oche nke National Board for Technology Incubation NBTI. Nhọpụta Chukwu dị n'akwụkwọ ozi nyere ndị nta akụkọ ụbọchị Tuzde n'Abuja site n'aka…