Kelly Omodamwen bụ onye ntoroọbịa na-eme nka.
Ọ sị na nna nna ya so na ndị nka a maama sonyere kpụọ akpụrụakpụ ọla nchara ndị Bini maama bụ Queen Idya Festac bronze head bụkwa ebe o bidoro nwewe mmasị na n'ihe nka.
Kelly gwara ndi…
Atumatuokwu bu nka di iche ndi gibo ji acho okwu na edemede ha mma. Mgbe o bula a na- ekwu maka atumatuokwu, ihe a na- ekwu maka ya bu okwu nka di iche iche n’ asusu Igbo.A bia n’ edemende/agumagu, a na – enwe okwu nka di iche iche e ji!-->…