Asuu adọtịala abuboọrụ ha ruo izu ụka anọ ọzọ
Otu jịkọrọ ndị nkuzi mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (Asuu) adọtịala abụbọ ọrụ ha na-agba ruo izu anọ ọzọ.
Onyeisi otu a bụ Emmanuel Osodeke kwuru nke a taa bụ Mọnde dịka ọ kọwara na nke a bụ iji nye gọọmentị ohere ọzọ…