Ndị agha nke 192 Battalion nke ndị agha Naijiria, na-arụ ọrụ na 81 Division Area of Responsibility, kpọchiri otu ndị a na-enyo enyo na ha na-ahụ maka ọgwụ mba ụwa na-ebufe ngwongwo a na-enyo enyo na ọ bụ Cannabis Sativa (Marijuana) na-aga…
Onye ọchịagha steeti Kwara ọhụrụ nke National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), Maazị Muhammed Ibrahim, arịọla nkwado nke ụlọ ọrụ ọdịnala iji kwụsị ọgwụ ọjọọ na steeti ahụ.
O mere arịrịọ a mgbe ọ gara leta Emir nke Ilorin, Alhaji…
N’ebe ọnwa Eprelụ, 2023 ndi nta akuko Igbo mere njem ma chọpụta maka ọnwụ otu nwaokorobịa n’akụkụ Surulere, Legọs bụ onye e chee ịṅụ ọgwụike ‘Colos’ dulara mmụọ.
Otu enyi ya gwara ndi nta akuko Igbo na “n’isi ụtụtụ ahụ, anyị batara n’ime…
Gọọmenti Naijiria na mba United Kingdom ebinyela aka na nkwa ọhụrụ iji lụso ndị na-anya ọgwụ ike dịka akụkụ nke mbọ iji kpochapụ ajọ mpụ ahaziri ahazi na mba abụọ a. A bịanyere aka na nkwekọrịta nghọta ọhụrụ na Abuja, isi obodo Nigeria,…
Ulo oru n’ebu agha megide itu mgbere ogwuike na’ala Naijiria nke akporo National Drugs Laws Enforcement agency, NDLEA anwuchiela nwamadi a na atu mgbere ogwuike bu,Onyeaghalachi Stephen Nwagwugwu bu onye amalitere chowa kamgbe afo itolu.…
Ụlọọrụ na-ebu agha megide ịṅụ ọgwụike bụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA enyochapụtala ụzọ ebe abụọ a na-esi ọgwụike a ma ama dịka mkpụrụmmiri dị n’Anambra nakwa Legọs steetị.
Onyeisi ụlọọrụ a bụ Brig. Gen Mohamed Buba Marwa…
Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafu,emela ka amata na dika ha n’enyocha onye mgbere ọgwụike bụ,Chief Afam Mallinson Ukatu,na ha chọpụtara contena abụọ nke ọgwụ Tramadol bụ nke ọnụ ahia ya ruru njeri naira iri!-->…
Emmanuel Ukatu bụ onye nwe Millinson Group, ụlọọrụ a ma maka imepụta ọgwụ nakwa plastic.
Ngalaba na-ahụ maka ibu agha megide ọgwụike bụ NDLEA anwuchiela ide ji ego bụ Afam Mallinson Emmmanuel Ukatu maka ebubo na ọ bụ ya nwee ọgwụ ike!-->!-->!-->…
Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti akwadola nchikota ijeri naira 1,069,600 maka ịzụrụ akụrụngwa maka National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA).
Mịnịsta na-ahụ maka ikpe ziri ezi, Abubakar Malami, kwupụtara nke a mgbe ọ na-agwa ndị!-->!-->!-->!-->!-->…