Ndi n’azọ ọkwa onyeisiala na APC si owuwanyanwu chọrọ ka akwado onye Igbo
Ndi si mpaghara ọwụwanyanwļ nke ala Naijiria azọ ọkwa onyeisiala n’otu All Progressives Congress, APC chọrọ ka akwado onye igbo ọbụla n’azọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka nke afọ 2023 na okpuru APC.
Ndia n’azọ ọkwa mere ka amata nkea dika!-->!-->!-->…