Mmadụ iri ato na otu ka ndị ekperima tọọrọ n’ọdọ ụgbo oloko Edo Steeti – Gọọmentị
Akụkọ na-ekwu na ọtụtụ ndị ojiegbe a na-eche na ha bụ ndị ọchịehi wakporo ma tọrọ ọtụtụ mmadụ n'ọdọ ụgbọ oloko dị n'Igueben, Edo Steeti.
Dịka ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Edo Steeti bụ Chidi Nwabuzor si kwuo, "ọ bụ ndị na-eche ịbanye ụgbọ…