Ngalaba steeti ọrụ DSS akpọkuola ndị mgbasa ozi dịka onye dị oke mkpa na ụlọ nke mba ahụ, ka ha jiri usoro ha wughachi Naijiria na ikwusa ịdị n'otu n'etiti ụmụ amaala.
Onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze nke ọrụ!-->!-->!-->…
Ndị na-ahụ maka mmepe ụmụaka, agbaala ndị nne na nna na ndị nlekọta ume ka ha gbasie mbọ ike n'ichebe nwa Afrika ọ bụla site n'ịhụ na agụmakwụkwọ gbasara omume na-emerụ ahụ na mmegbu ndị nwere ike imebi ọdịmma ha ugbu a ma ọ bụ n'ọdịnihu.
!-->!-->…
Onyeisiala Naịjirịa bụ Mohammadu Buhari kwuru na mba na ndị ọrụ nchekwa ya ga-aga n'ihu na-ewepụta atụmatụ ọhụrụ iji merie ihe ịma aka nchekwa na-eche obodo ahụ ihu.
Onyeisiala kwuru nke a n'emume nke 205 cadets nke 4th regular course!-->!-->!-->…
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari ekwela nkwa na Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta ike ya ichebe ndị Naijiria aka ha dị ọcha na ndị na-arụsi ọrụ ike n'aka ndị na-eyi ọha egwu na ndị na-ebute mmebi iwu na mpaghara South-East.
!-->!-->!-->!-->!-->…
UNICEF kpọrọ oku maka nchekwa ijido ụmụ agbọghọ n'ụlọ akwụkwọ site n'aka Òtù Na-ahụ Maka Ụmụaka nke Mba Ndị Dị n'Otu, UNICEF akpọọla gọọmenti Naijiria ka ha mee ka ụlọ akwụkwọ dị mma maka nwatakịrị ọ bụla, karịsịa maka ụmụ agbọghọ, iji mee!-->…
Aga ezigakwu ọtụtụ ndi ọrụ nchekwa n’ụzọ ụgbọ oloko si Port Harcourt eje Maiduguri iji gbochie nsogbu ndi ntọri dika ọrụ n’aga na ebe ahụ.
Onye Minista ala Naijiria n’ahu maka okporo-uzo bu,Mazi Rotimi Amaechi mere ka amata nkea!-->!-->!-->…
Onye ndu ụlọ nnọchiteanya enwela nzụkọ ya na ndi isi ọrụ nchekwa maka ọnọdụ enweghi ezi nchekwa n’ala anyi.
Nzụkọ a gafere elekere ise bụ iji chọ ụzọ ka nma nye ezi nchekwa,nkea bụ maka nkusu a akusuru ụgbọ-oloko si Abuja eje Kaduna na!-->!-->!-->…