Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

naijiria

Ihe mere aha Daniel Bwala ji ewu

Kemgbe ihe ruru abalị atọ, aha ọnụ na-ekwuru onyeisiala Bola Tinubu na-ewu na soshal midịa dịka ya na otu onye ntaakụkọ nwechara mkparịtaụka. Daniel Bwala bụ onye ndụmọdụ mgbasaozi nke Onyeisiala Tinubu na onye ntaakụkọ Mehdi Hasan…