Minista maka Ozi na Omenala akwadola igwebuike n’ọrụ.
Mohammed Idris, Minista maka Ozi na Omenala akwadola ndị ndu na ndị ọrụ na-ahụ maka ozi n’ụlọ ọrụ mgbasa ozi gọọmenti ka ha kwalite àgwà nduzi, imekọ ihe ọnụ, na ịnwe mmetụta iru ọrụ n’ọrụ ha.