Ụmụakwụkwọ 13 anwụọla mgbe bọs na gwongworo kụkọtara na mba Saụt Afrịka
Ụmụakwụkwọ iri na atọ anwụọla na mba Saụt Afrịka mgbe obere bọs ha ji na-eme njem kụrụ gwongworo na ndịda obodo Johannesburg.
Ndị ọrụ agụmakwụkwọ mpaghara ahụ kwuru na ihe mberede ahụ mere n'ụtụtụ Mọnde n'ihe dịka ọ kụrụ elekere…